Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị pụrụ ikenye eriri nʼimi ya maọbụ were ngu igwe mapuo agba ya?

Job 41:2 in English

Job 41:2 · Berean Standard Bible

Can you put a cord through his nose or pierce his jaw with a hook?

Context

1“Ị pụrụ iji nko azụ jide Leviatan maọbụ jiri ụdọ kegide ire ya bịada ya? 2Ị pụrụ ikenye eriri nʼimi ya maọbụ were ngu igwe mapuo agba ya? 3Ọ ga-arịọ gị arịrịọ ka i meere ya ebere? Ọ ga-eji olu dị nro gwa gị okwu? 4Ọ ga-ekwe ka gị na ya baa nʼọgbụgba ndụ ka i were ya dịka ohu gị ogologo ndụ ya niile?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.