Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ị pụrụ iji nko azụ jide Leviatan maọbụ jiri ụdọ kegide ire ya bịada ya?

Job 41:1 in English

Job 41:1 · Berean Standard Bible

“Can you pull in Leviathan with a hook or tie down his tongue with a rope?

Context

1“Ị pụrụ iji nko azụ jide Leviatan maọbụ jiri ụdọ kegide ire ya bịada ya? 2Ị pụrụ ikenye eriri nʼimi ya maọbụ were ngu igwe mapuo agba ya? 3Ọ ga-arịọ gị arịrịọ ka i meere ya ebere? Ọ ga-eji olu dị nro gwa gị okwu?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.