Job 40:13
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Likọta ha niile nʼotu nʼaja, kpuchie ihu ha niile nʼala ili.
Job 40:13 in English
Job 40:13 · Berean Standard Bible
Bury them together in the dust; imprison them in the grave.*
Context
11Wụsa iwe gị dị ọkụ nʼebe ndị mpako niile nọ,
weda ha nʼala, 12lekwasịkwa ndị mpako niile anya mee ha ihe ihere,
ma tiriekwa ndị na-emebi iwu ebe ha guzo. 13Likọta ha niile nʼotu nʼaja,
kpuchie ihu ha niile nʼala ili. 14Mgbe ahụ, mụ onwe m ga-ekwenyere gị,
na aka nri nwere ike ịzọpụta gị. 15“Lee enyi mmiri anya,
bụ nke m kere dịka m si kee gị,
ma ihe ọ na-eri bụ ahịhịa dịka ehi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.