Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

lekwasịkwa ndị mpako niile anya mee ha ihe ihere, ma tiriekwa ndị na-emebi iwu ebe ha guzo.

Job 40:12 in English

Job 40:12 · Berean Standard Bible

Look on every proud man and humble him; trample the wicked where they stand.

Context

10Were ebube na ịdị ukwuu chọọ onwe gị mma, yikwasịkwa onwe gị nsọpụrụ na ugwu dịka uwe. 11Wụsa iwe gị dị ọkụ nʼebe ndị mpako niile nọ, weda ha nʼala, 12lekwasịkwa ndị mpako niile anya mee ha ihe ihere, ma tiriekwa ndị na-emebi iwu ebe ha guzo. 13Likọta ha niile nʼotu nʼaja, kpuchie ihu ha niile nʼala ili. 14Mgbe ahụ, mụ onwe m ga-ekwenyere gị, na aka nri nwere ike ịzọpụta gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.