Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Chineke na-ala ha nʼiyi site nʼume ọ na-ekupụta. Ọ na-esitekwa nʼoke iwe ya repịa ha.
Job 4:9 in English
Job 4:9 · Berean Standard Bible
By the breath of God they perish, and by the blast of His anger they are consumed.
Context
7“Chee echiche ugbu a! Onye, bụ onye aka ya dị ọcha, nke a larala nʼiyi?
Ebee ka i hụrụ ka e bibiri ndị na-eme ihe ziri ezi? 8Dịka m si hụ ya, ndị na-agha ajọ ihe dịka mkpụrụ na ndị na-akụ okwu na ụka
na-aghọta ya dịka ihe ubi. 9Chineke na-ala ha nʼiyi site nʼume ọ na-ekupụta.
Ọ na-esitekwa nʼoke iwe ya repịa ha. 10Ọdụm nwere ike gbọọ ụja, maọbụ bigbọọ,
ma eze ọdụm dị ike ka a gbajisiri. 11Oke ọdụm na-ala nʼiyi site na-enweghị ihe ọ dọgbutara,
ụmụ nne ọdụm niile ka a na-achụsa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.