Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Oke ọdụm na-ala nʼiyi site na-enweghị ihe ọ dọgbutara, ụmụ nne ọdụm niile ka a na-achụsa.

Job 4:11 in English

Job 4:11 · Berean Standard Bible

The old lion perishes for lack of prey, and the cubs of the lioness are scattered.

Context

9Chineke na-ala ha nʼiyi site nʼume ọ na-ekupụta. Ọ na-esitekwa nʼoke iwe ya repịa ha. 10Ọdụm nwere ike gbọọ ụja, maọbụ bigbọọ, ma eze ọdụm dị ike ka a gbajisiri. 11Oke ọdụm na-ala nʼiyi site na-enweghị ihe ọ dọgbutara, ụmụ nne ọdụm niile ka a na-achụsa. 12“E mere ka okwu rute m nʼụzọ nzuzo, ntị m nụrụ ya nʼịgba izu. 13Nʼime nkụja nke oke nrọ nke abalị, mgbe oke ụra na-adakwasị ụmụ mmadụ,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.