Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“E mere ka okwu rute m nʼụzọ nzuzo, ntị m nụrụ ya nʼịgba izu.

Job 4:12 in English

Job 4:12 · Berean Standard Bible

Now a word came to me secretly; my ears caught a whisper of it.

Context

10Ọdụm nwere ike gbọọ ụja, maọbụ bigbọọ, ma eze ọdụm dị ike ka a gbajisiri. 11Oke ọdụm na-ala nʼiyi site na-enweghị ihe ọ dọgbutara, ụmụ nne ọdụm niile ka a na-achụsa. 12“E mere ka okwu rute m nʼụzọ nzuzo, ntị m nụrụ ya nʼịgba izu. 13Nʼime nkụja nke oke nrọ nke abalị, mgbe oke ụra na-adakwasị ụmụ mmadụ, 14oke ụjọ na ahụ ịma jijiji dakwasịrị m, meekwa ka ọkpụkpụ niile dị nʼahụ m maa jijiji.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.