Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Lee ka i siri nye ọtụtụ mmadụ ndụmọdụ, na ka i si mee ka ndị na-ada mba nwee ume.
Job 4:3 in English
Job 4:3 · Berean Standard Bible
Surely you have instructed many, and have strengthened their feeble hands.
Context
1Mgbe ahụ, Elifaz onye obodo Teman zara Job sị: 2“Iwe ọ ga-ewe gị ma ọ bụrụ na mmadụ agwa gị okwu?
Onye kwanụ nwere ike ịnọ nʼebe a hapụ ikwu okwu? 3Lee ka i siri nye ọtụtụ mmadụ ndụmọdụ,
na ka i si mee ka ndị na-ada mba nwee ume. 4Okwu ọnụ gị abụrụla ihe ịgbaume nye ọtụtụ mmadụ,
ị bụrụla ịgbaume nye ndị ikpere ha na-ama jijiji. 5Ma leenụ ugbu a, nsogbu abịakwasịla gị, ị bụrụla onye na-ada mba;
nsogbu etiela gị aka, i na-ama jijiji.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.