Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Elifaz onye obodo Teman zara Job sị:

Job 4:1 in English

Job 4:1 · Berean Standard Bible

Then Eliphaz the Temanite replied:

Context

1Mgbe ahụ, Elifaz onye obodo Teman zara Job sị: 2“Iwe ọ ga-ewe gị ma ọ bụrụ na mmadụ agwa gị okwu? Onye kwanụ nwere ike ịnọ nʼebe a hapụ ikwu okwu? 3Lee ka i siri nye ọtụtụ mmadụ ndụmọdụ, na ka i si mee ka ndị na-ada mba nwee ume.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.