Job 39:8
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Elu ugwu niile bụ ebe ịkpa nri ya, ebe ahụ ka ọ na-achọpụta ahịhịa ndụ ọbụla.
Job 39:8 in English
Job 39:8 · Berean Standard Bible
He roams the mountains for pasture, searching for any green thing.
Context
6Nke m nyere ala ihe na-adịghị ka ọ bụrụ ebe obibi ha,
ala nnu ahụ ka ọ bụrụ ụlọ ha. 7Ụzụ dị nʼobodo adịghị emetụta ya,
ọ naghị anụkwa mbigbọ nke onye na-achị ya. 8Elu ugwu niile bụ ebe ịkpa nri ya,
ebe ahụ ka ọ na-achọpụta ahịhịa ndụ ọbụla. 9“Ị nwere ike ime ka atụ jeere gị ozi?
Ị nwere ike ime ka ọ nọdụ nʼabalị nʼụlọ ebe ị na-azụ anụ ụlọ gị nri? 10Ị nwere ike ime ka atụ rụọra gị ọrụ nʼubi gị?
Ọ ga-akpụgharịrị gị ọgụ ị ji akọ ala?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.