Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na Chineke ekenyeghị ya amamihe maọbụ kenye ya oke na inwe uche.

Job 39:17 in English

Job 39:17 · Berean Standard Bible

For God has deprived her of wisdom; He has not endowed her with understanding.

Context

15Ọ naghị emetụ ya nʼobi na ụkwụ nwere ike ịzọpịa ha maọbụ na anụ ọhịa nwere ike zọrie ha. 16Ọ na-emeso ụmụ ya ihe ike dịka a ga-asị na ha abụghị nke ya, ọ dịghị emetụta ya na ndọgbu nʼọrụ ya nwere ike i bụ nʼefu, ma ọ dịghị atụ egwu. 17Nʼihi na Chineke ekenyeghị ya amamihe maọbụ kenye ya oke na inwe uche. 18Ma ọ na-agbalite ọsọ. Mgbe ọbụla ọ gbasara nku ya ịgba ọsọ, ọ na-achị ịnyịnya na onye na-agba ịnyịnya ọchị. 19“Ọ bụ gị na-enye ịnyịnya ike ya, ka ọ bụ gị mere ka ajị ogologo ahụ o nwere dịrị nʼolu ya?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.