Job 38:39
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ọ bụ gị na-achụtara nne ọdụm ihe oriri, mee ka afọ ju ụmụ ọdụm
Job 38:39 in English
Job 38:39 · Berean Standard Bible
Can you hunt the prey for a lioness or satisfy the hunger of young lions
Context
37Onye nwere amamihe ịgụ igwe ojii niile dị na mbara eluigwe ọnụ?
Onye kwa pụrụ ịhulata karama mmiri niile nke eluigwe niile, 38mgbe aja dị nʼala siri ike,
mgbe ọkpụrụkpụ aja dị nʼala na-akpụkọta nʼahụ ibe ha? 39“Ọ bụ gị na-achụtara nne ọdụm ihe oriri,
mee ka afọ ju ụmụ ọdụm 40mgbe ha makpuuru nʼime ọgba ha,
maọbụ mgbe ha zoro onwe ha na-eche anụ nʼọhịa? 41Onye na-edoziri ugolọma ihe oriri ya,
mgbe ụmụ ya na-etiku Chineke mkpu agụ,
mgbe ha na-akpagharị na-achọ ihe oriri?
38:8 Abụ 33:7; Abụ 104:9; Ilu 8:29; Jer 5:22
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.