Job 38:41
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye na-edoziri ugolọma ihe oriri ya, mgbe ụmụ ya na-etiku Chineke mkpu agụ, mgbe ha na-akpagharị na-achọ ihe oriri? 38:8 Abụ 33:7; Abụ 104:9; Ilu 8:29; Jer 5:22
Job 38:41 in English
Job 38:41 · Berean Standard Bible
Who provides food for the raven when its young cry out to God as they wander about for lack of food?
Context
39“Ọ bụ gị na-achụtara nne ọdụm ihe oriri,
mee ka afọ ju ụmụ ọdụm 40mgbe ha makpuuru nʼime ọgba ha,
maọbụ mgbe ha zoro onwe ha na-eche anụ nʼọhịa? 41Onye na-edoziri ugolọma ihe oriri ya,
mgbe ụmụ ya na-etiku Chineke mkpu agụ,
mgbe ha na-akpagharị na-achọ ihe oriri?
38:8 Abụ 33:7; Abụ 104:9; Ilu 8:29; Jer 5:22
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.