Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye na-etinye amamihe nʼobi mmadụ, maọbụ na-enye oke ọkpa nghọta?

Job 38:36 in English

Job 38:36 · Berean Standard Bible

Who has put wisdom in the heart * or given understanding to the mind?

Context

34“Ị pụrụ iti mkpu ruo igwe ojii si otu a mee ka idee mmiri kpuchie gị? 35Ị pụrụ izipụ amụma egbe eluigwe nʼụzọ ha? Ha na-asị gị, ‘Ebe a ka anyị nọ’? 36Onye na-etinye amamihe nʼobi mmadụ, maọbụ na-enye oke ọkpa nghọta? 37Onye nwere amamihe ịgụ igwe ojii niile dị na mbara eluigwe ọnụ? Onye kwa pụrụ ịhulata karama mmiri niile nke eluigwe niile, 38mgbe aja dị nʼala siri ike, mgbe ọkpụrụkpụ aja dị nʼala na-akpụkọta nʼahụ ibe ha?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.