Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị pụrụ izipụ amụma egbe eluigwe nʼụzọ ha? Ha na-asị gị, ‘Ebe a ka anyị nọ’?

Job 38:35 in English

Job 38:35 · Berean Standard Bible

Can you send the lightning bolts on their way? Do they report to you, ‘Here we are’?

Context

33Ị maara iwu na-achị ihe niile dị na mbara eluigwe? Ị pụrụ inye ha ike ịchị ụwa? 34“Ị pụrụ iti mkpu ruo igwe ojii si otu a mee ka idee mmiri kpuchie gị? 35Ị pụrụ izipụ amụma egbe eluigwe nʼụzọ ha? Ha na-asị gị, ‘Ebe a ka anyị nọ’? 36Onye na-etinye amamihe nʼobi mmadụ, maọbụ na-enye oke ọkpa nghọta? 37Onye nwere amamihe ịgụ igwe ojii niile dị na mbara eluigwe ọnụ? Onye kwa pụrụ ịhulata karama mmiri niile nke eluigwe niile,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.