Job 38:34
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ị pụrụ iti mkpu ruo igwe ojii si otu a mee ka idee mmiri kpuchie gị?
Job 38:34 in English
Job 38:34 · Berean Standard Bible
Can you command the clouds so that a flood of water covers you?
Context
32Ị pụrụ ime ka igwe kpakpando pụta nʼoge ha
maọbụ dupụta anụ ndọgbu Bịa na ụmụ ya ndị ọzọ? 33Ị maara iwu na-achị ihe niile dị na mbara eluigwe?
Ị pụrụ inye ha ike ịchị ụwa? 34“Ị pụrụ iti mkpu ruo igwe ojii
si otu a mee ka idee mmiri kpuchie gị? 35Ị pụrụ izipụ amụma egbe eluigwe nʼụzọ ha?
Ha na-asị gị, ‘Ebe a ka anyị nọ’? 36Onye na-etinye amamihe nʼobi mmadụ,
maọbụ na-enye oke ọkpa nghọta?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.