Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Onye bụ onye a nke ji okwu ihe ọmụma na-adịghị na ya na-eme ka atụmatụ m ghara ịpụta ìhè?

Job 38:2 in English

Job 38:2 · Berean Standard Bible

“Who is this who obscures My counsel by words without knowledge?*

Context

1Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sitere nʼoke ifufe gwa Job okwu sị: 2“Onye bụ onye a nke ji okwu ihe ọmụma na-adịghị na ya na-eme ka atụmatụ m ghara ịpụta ìhè? 3Ugbu a, jikere onwe gị dịka dimkpa nʼihi na enwere m ajụjụ m ga-ajụ gị nke m chọrọ ka i nye m ọsịsa ha. 4“Ebee ka ị nọ mgbe m tọrọ ntọala ụwa? Gwa m ma ọ bụrụ na ị ghọtara.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.