Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sitere nʼoke ifufe gwa Job okwu sị:

Job 38:1 in English

Job 38:1 · Berean Standard Bible

Then the LORD answered Job out of the whirlwind and said:

Context

1Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sitere nʼoke ifufe gwa Job okwu sị: 2“Onye bụ onye a nke ji okwu ihe ọmụma na-adịghị na ya na-eme ka atụmatụ m ghara ịpụta ìhè? 3Ugbu a, jikere onwe gị dịka dimkpa nʼihi na enwere m ajụjụ m ga-ajụ gị nke m chọrọ ka i nye m ọsịsa ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.