Job 38:12
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“O nweela oge i nyere ụtụtụ iwu, maọbụ mee ka chi ọbụbọ maara ọnọdụ ya,
Job 38:12 in English
Job 38:12 · Berean Standard Bible
In your days, have you commanded the morning or assigned the dawn its place,
Context
10mgbe m kpaara ya oke ebe ọ ga-akwụsị,
tinye ibo ọnụ ụzọ na mkpọrọ e ji akpọchi ya, 11mgbe m sịrị, ‘Ruo ebe a ka ị ga-asọrute, ị gaghị agabiga ya,
nʼebe a ka a ga-akwụsị ebili mmiri mpako gị’? 12“O nweela oge i nyere ụtụtụ iwu,
maọbụ mee ka chi ọbụbọ maara ọnọdụ ya, 13ka o jide akụkụ niile nke ụwa aka
ma site nʼụwa yọpụ ndị mmebi iwu? 14Ụwa na-ewere ụdịdị ya dịka ụrọ a kakwasịrị akara;
ụdịdị ya na-egosipụta dịka uwe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.