Job 37:24
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, ụmụ mmadụ na-atụ egwu ya, ọ bụ na o nweghị nsọpụrụ nye ndị niile obi ha maara ihe?”* 37:6 Ghọọ oke mmiri ozuzo 37:22 Maọbụ, nʼugwu ka ọ si na-abịa ka ebube ọlaedo 37:24 Ma ọ dịghị agụnye ndị niile na-eche na ha maara ihe.
Job 37:24 in English
Job 37:24 · Berean Standard Bible
Therefore, men fear Him, for He is not partial to the wise in heart.”
Context
22Nʼugwu ka ebube na-enwu dịka ọlaedo si apụta;*
Chineke na-eji ebube dị egwu na-abịa. 23Onye pụrụ ime ihe niile bụ onye anyị na-enweghị ike chọta. Ike ya dị ukwuu,
nʼikpe ikpe ya ziri ezi na ezi omume ya bara ụba, ọ naghị emegbu mmadụ. 24Ya mere, ụmụ mmadụ na-atụ egwu ya,
ọ bụ na o nweghị nsọpụrụ nye ndị niile obi ha maara ihe?”*
37:6 Ghọọ oke mmiri ozuzo
37:22 Maọbụ, nʼugwu ka ọ si na-abịa ka ebube ọlaedo
37:24 Ma ọ dịghị agụnye ndị niile na-eche na ha maara ihe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.