Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye họpụtaara ya ụzọ ọ ga-agbaso, maọbụ sị ya ‘I meela ajọ ihe’?

Job 36:23 in English

Job 36:23 · Berean Standard Bible

Who has appointed His way for Him, or told Him, ‘You have done wrong’?

Context

21Lezie anya, ka i ghara iche ihu nye ajọ ihe, bụ nke ọ dị ka ị na-ahọrọ karịa mkpagbu. 22“E buliela Chineke elu nʼike ya, onye bụ onye ozizi dịka ya? 23Onye họpụtaara ya ụzọ ọ ga-agbaso, maọbụ sị ya ‘I meela ajọ ihe’? 24Cheta ka i bulie ọrụ aka ya elu, bụ nke ụmụ mmadụ torola site nʼabụ. 25Mmadụ niile ahụzuola ya; ụmụ mmadụ nọ nʼebe dị anya na-ele ya anya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.