Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“E buliela Chineke elu nʼike ya, onye bụ onye ozizi dịka ya?

Job 36:22 in English

Job 36:22 · Berean Standard Bible

Behold, God is exalted in His power. Who is a teacher like Him?

Context

20Anọla na-echere ka abalị bịa, mgbe a na-adọkpụrụ ndị ụmụ mmadụ site nʼụlọ ha pụọ. 21Lezie anya, ka i ghara iche ihu nye ajọ ihe, bụ nke ọ dị ka ị na-ahọrọ karịa mkpagbu. 22“E buliela Chineke elu nʼike ya, onye bụ onye ozizi dịka ya? 23Onye họpụtaara ya ụzọ ọ ga-agbaso, maọbụ sị ya ‘I meela ajọ ihe’? 24Cheta ka i bulie ọrụ aka ya elu, bụ nke ụmụ mmadụ torola site nʼabụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.