Job 36:14
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha na-anwụ nʼoge okorobịa ha, nʼetiti ndị ikom na-agba akwụna nʼụlọ arụsị dị iche iche.
Job 36:14 in English
Job 36:14 · Berean Standard Bible
They die in their youth, among the male shrine prostitutes.
Context
12Ma ọ bụrụ na ha egeghị ntị,
ha ga-ala nʼiyi site na mma agha,
ha ga-anwụ na-enweghị ọmụma ihe. 13“Ndị ajọ omume na-ebu iro nʼobi ha.
Ha adịghị echegharị kpọkuo ya ọ bụladị mgbe o kere ha agbụ.* 14Ha na-anwụ nʼoge okorobịa ha,
nʼetiti ndị ikom na-agba akwụna nʼụlọ arụsị dị iche iche. 15Ma ndị na-ahụsị anya ka ọ na-azọpụta site nʼahụhụ ha;
na-agwa ha okwu site na mkpagbu ha. 16“Ọ na-achọsi ike ịnapụta gị site nʼọnụ mkpagbu,
baa nʼebe sara mbara, ebe mkpagbu na-adịghị,
baa na tebul nke jupụtara na nri dị ezi ụtọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.