Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụbọchị ahụ, ka ọ ghọọ ọchịchịrị: ka Chineke site nʼelu ghara ịjụ ase ya; ka ìhè gharakwa ịmụkwasị ya.
Job 3:4 in English
Job 3:4 · Berean Standard Bible
If only that day had turned to darkness! May God above disregard it; may no light shine upon it.
Context
2Job sịrị: 3“Ka ụbọchị ahụ amụrụ m bụrụ ụbọchị lara nʼiyi;
ya na abalị ahụ e kwuru sị, ‘Atụrụ ime nwa nwoke.’ 4Ụbọchị ahụ, ka ọ ghọọ ọchịchịrị:
ka Chineke site nʼelu ghara ịjụ ase ya;
ka ìhè gharakwa ịmụkwasị ya. 5Ka ọchịchịrị na onyinyo ọnwụ gbara ụbọchị ahụ dịka ụbọchị nke aka ya,
ka igwe ojii kpuchigidekwa ya,
ka ọchịchịrị kpuchie ya nʼebe ọ dị ukwuu. 6Abalị ahụ, ka oke ọchịchịrị kpuchie ya,
ka a kachapụ ya, ka ọ hapụ ịbụkwa ụbọchị a ga-agụkọ ya na ụbọchị ndị ọzọ nʼafọ,
ka ọ ghara dịka otu ụbọchị nke na-adị nʼọnwa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.