Job 28:4
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-egwu olulu nʼebe dị anya site nʼebe mmadụ bi, nʼebe ụkwụ mmadụ na-adịghị eru, nʼebe ahụ dị anya site nʼebe mmadụ bi ka ha na-akwụfegharị.*
Job 28:4 in English
Job 28:4 · Berean Standard Bible
Far from human habitation he cuts a shaft in places forgotten by the foot of man. Far from men he dangles and sways.
Context
2E si nʼime ala ewepụta igwe,
ọlanchara na-agbazepụta site nkume na-aghọ ọla. 3Mmadụ na-eme ka ọchịchịrị nwee ọgwụgwụ;
ọ na-enyochapụta ihe dị ebe dị anya,
na-achọ igwe nʼime oke ọchịchịrị. 4Ọ na-egwu olulu nʼebe dị anya site nʼebe mmadụ bi,
nʼebe ụkwụ mmadụ na-adịghị eru,
nʼebe ahụ dị anya site nʼebe mmadụ bi ka ha na-akwụfegharị.* 5Ala ahụ e si na ya enweta nri,
abụrụla ihe e ji ọkụ gbanwee nʼokpuru ya. 6Safaia bụ nkume dị oke ọnụahịa dị na nkume ya;
aja ya nwekwara mkpụrụ ọlaedo.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.