Job 22:25
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ, Onye pụrụ ime ihe niile ga-abụrụ gị ọlaedo, bụkwara gị ọlaọcha kachasị mma.
Job 22:25 in English
Job 22:25 · Berean Standard Bible
then the Almighty will be your gold and the finest silver for you.
Context
23Ọ bụrụ na ịlaghachikwute Onye pụrụ ime ihe niile, ọ ga-eweghachi gị nʼọnọdụ gị;
ọ bụrụ na iwezuga ihe mmebi iwu mee ka ọ dị anya site nʼebe ụlọ ikwu gị dị, 24tọgbọ ọkpụrụkpụ ọlaedo gị nʼaja,
tụpụkwa ọlaedo nke Ọfịa gị nʼelu nkume dị nʼime ọdọ mmiri nta. 25Mgbe ahụ, Onye pụrụ ime ihe niile ga-abụrụ gị ọlaedo,
bụkwara gị ọlaọcha kachasị mma. 26Nʼezie, mgbe ahụ kwa, ihe nke Onye pụrụ ime ihe niile ga-atọ mkpụrụobi gị ụtọ,
ị ga-ewelikwa ihu gị nye Chineke. 27Ị ga-ekpe ekpere, ọ ga-azakwa gị ekpere gị,
ị ga-emezukwa nkwa i kwere.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.