Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nke a bụ oke nke Chineke debeere ndị na-emebi iwu, ya bụkwa ihe nketa nke Chineke kwadooro ha.”

Job 20:29 in English

Job 20:29 · Berean Standard Bible

This is the wicked man’s portion from God, the inheritance God has appointed him.”

Context

27Eluigwe ga-ekpughe ikpe ọmụma ya ụwa niile ga-ebili megide ya. 28Idee mmiri ga-ebupu ụlọ ya; oke mmiri okwukwo nʼụbọchị iwe Chineke. 29Nke a bụ oke nke Chineke debeere ndị na-emebi iwu, ya bụkwa ihe nketa nke Chineke kwadooro ha.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.