Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Eluigwe ga-ekpughe ikpe ọmụma ya ụwa niile ga-ebili megide ya.

Job 20:27 in English

Job 20:27 · Berean Standard Bible

The heavens will expose his iniquity, and the earth will rise up against him.

Context

25Nʼazụ ya ka ọ na-esi mịpụta ya, site nʼumeju ya ka a ga-esi mịpụta ọnụ ya na-egbu amụma. Oke egwu dị iche iche ga-abịakwasị ya. 26Oke ọchịchịrị nọ na-echere akụnụba ya, ọkụ nke a na-afụnwughị afụnwu ga-erepịa ya ọ ga-erechapụkwa ihe niile fọdụrụ nʼụlọ ikwu ya. 27Eluigwe ga-ekpughe ikpe ọmụma ya ụwa niile ga-ebili megide ya. 28Idee mmiri ga-ebupu ụlọ ya; oke mmiri okwukwo nʼụbọchị iwe Chineke. 29Nke a bụ oke nke Chineke debeere ndị na-emebi iwu, ya bụkwa ihe nketa nke Chineke kwadooro ha.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.