Job 20:19
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na ọ kpagburu ndị ogbenye, hapụ ha na-enweghị olileanya ọbụla, ọ nakọtakwara ụlọ nke ọ na-ewughị.
Job 20:19 in English
Job 20:19 · Berean Standard Bible
For he has oppressed and forsaken the poor; he has seized houses he did not build.
Context
17Ọ gaghị anụ ụtọ mmiri si nʼiyi,
bụ iyi nke na-asọ asọ nke jupụtara na mmanụ aṅụ na mmiri ara ehi rahụrụ arahụ. 18Ihe ọ rụpụtara ka ọ ga-eji kwụghachi ụgwọ o ji na-erighị ma otu.
Uru ọ zụtara nʼahịa agaghị abụrụ ya ihe ọṅụ. 19Nʼihi na ọ kpagburu ndị ogbenye, hapụ ha na-enweghị olileanya ọbụla,
ọ nakọtakwara ụlọ nke ọ na-ewughị. 20“Nʼezie, ọ gaghị enwe izuike site nʼoke ọchịchọ ya;
ọ gaghị azọpụtakwa onwe ya site nʼụlọakụ ya. 21Ọ dịghị ihe fọdụụrụ ya iripịa,
ọganihu ya agaghị adịgide.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.