Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọnya na-ejide ikiri ụkwụ ya, ọnya ahụ na-ejidesi ya ike.

Job 18:9 in English

Job 18:9 · Berean Standard Bible

A trap seizes his heel; a snare grips him.

Context

7Ike agakwaghị adị na nzọ ukwu ya; atụmatụ ya onwe ya ga-atụda ya nʼala. 8Ụkwụ ya na-eduba ya nʼọnya; ọ na-akpagharị na-adaba nʼime oghere. 9Ọnya na-ejide ikiri ụkwụ ya, ọnya ahụ na-ejidesi ya ike. 10E zobere ya ụdọ ọnya igbudu nʼala, ihe e ji ejide ya na-echere ya nʼụzọ ya. 11Ihe egwu na-emenye ya ụjọ nʼakụkụ niile, na-agbasokwa nzọ ụkwụ ya niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.