Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụkwụ ya na-eduba ya nʼọnya; ọ na-akpagharị na-adaba nʼime oghere.

Job 18:8 in English

Job 18:8 · Berean Standard Bible

For his own feet lead him into a net, and he wanders into its mesh.

Context

6ìhè nke dị nʼime ụlọ ikwu ya na-abụ ọchịchịrị, oriọna nke dị nʼakụkụ ya na-anyụkwa. 7Ike agakwaghị adị na nzọ ukwu ya; atụmatụ ya onwe ya ga-atụda ya nʼala. 8Ụkwụ ya na-eduba ya nʼọnya; ọ na-akpagharị na-adaba nʼime oghere. 9Ọnya na-ejide ikiri ụkwụ ya, ọnya ahụ na-ejidesi ya ike. 10E zobere ya ụdọ ọnya igbudu nʼala, ihe e ji ejide ya na-echere ya nʼụzọ ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.