Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Gee m ntị ka m kọwaara gị; kwerekwa ka m gwa gị ihe m hụrụ,

Job 15:17 in English

Job 15:17 · Berean Standard Bible

Listen to me and I will inform you. I will describe what I have seen,

Context

15Ọ bụrụ na Chineke atụkwasịghị ndị nsọ ya obi, ọ bụrụkwa na eluigwe adịghị ọcha nʼanya ya, 16ọ ga-esi aṅaa tụkwasị mmadụ efu onye rụrụ arụ obi, bụ onye na-aṅụ ajọ omume dịka mmiri. 17“Gee m ntị ka m kọwaara gị; kwerekwa ka m gwa gị ihe m hụrụ, 18bụ ihe ndị amamihe kwuru, ndị na-ezobeghị ihe ha natara nʼaka nna nna ha, 19bụ ndị e nyefere ala ndị a nʼaka ha mgbe ọ dịghị onye ọbịa gabigara nʼetiti ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.