Job 14:21
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụrụ na a na-asọpụrụ ụmụ ha, ha adịghị amata nke a; ọ bụrụkwa na a na-eweda ha nʼala, ha ọ dịghị ahụ ya.
Job 14:21 in English
Job 14:21 · Berean Standard Bible
If his sons receive honor, he does not know it; if they are brought low, he is unaware.
Context
19dịka mmiri si akwọchasị nkume,
na dịka oke mmiri ozuzo si akwazekwa aja ala,
otu a ka i si eme ka olileanya mmadụ laa nʼiyi. 20Ị na-egosi ya na ị karịrị ya ike, ma ha na-agabiga;
ị na-eme ka ihu ya gbanwee, ma zilaga ya. 21Ọ bụrụ na a na-asọpụrụ ụmụ ha, ha adịghị amata nke a;
ọ bụrụkwa na a na-eweda ha nʼala, ha ọ dịghị ahụ ya. 22Ihe mgbu nke anụ ahụ ya ka ọ na-ama
ma na-erukwara naanị onwe ya ụjụ.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.