Job 14:2
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-awalite dịka okoko osisi, ma kpọnwụọkwa mgbe na-adịghị anya, dịka onyinyo, ọ na-agabiga agabiga.
Job 14:2 in English
Job 14:2 · Berean Standard Bible
Like a flower, he comes forth, then withers away; like a fleeting shadow, he does not endure.
Context
1“Mmadụ nke nwanyị mụrụ
nwere ụbọchị ole na ole nke jupụtara na nsogbu. 2Ọ na-awalite dịka okoko osisi, ma kpọnwụọkwa mgbe na-adịghị anya,
dịka onyinyo, ọ na-agabiga agabiga. 3Ị na-elegide onye dị otu a anya?
Ị ga-akpọ ya ikpe nʼihu gị? 4Onye pụrụ iwepụta ihe dị ọcha site nʼihe na-adịghị ọcha?
Ọ dịghị onye ọ bụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.