Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Mmadụ nke nwanyị mụrụ nwere ụbọchị ole na ole nke jupụtara na nsogbu.

Job 14:1 in English

Job 14:1 · Berean Standard Bible

“Man, who is born of woman, is short of days and full of trouble.

Context

1“Mmadụ nke nwanyị mụrụ nwere ụbọchị ole na ole nke jupụtara na nsogbu. 2Ọ na-awalite dịka okoko osisi, ma kpọnwụọkwa mgbe na-adịghị anya, dịka onyinyo, ọ na-agabiga agabiga. 3Ị na-elegide onye dị otu a anya? Ị ga-akpọ ya ikpe nʼihu gị?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.