Job 14:10
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma mmadụ na-anwụ, e lie ya; ọ na-ekubikwa ume si otu a gabiga.
Job 14:10 in English
Job 14:10 · Berean Standard Bible
But a man dies and is laid low; he breathes his last, and where is he?
Context
8A sịkwarị na mgbọrọgwụ ya emeela ochie nʼala,
maọbụ na ogwe ya anwụọ nʼaja, 9mgbe ọbụla mmiri zokwasịrị ya,
ọ na-epupụta dịka ihe a kụrụ akụ. 10Ma mmadụ na-anwụ, e lie ya;
ọ na-ekubikwa ume si otu a gabiga. 11Dịka mmiri dị nʼoke osimiri si ata,
maọbụ ka mmiri dị nʼiyi si ata nʼoge ọkọchị, 12otu a ka mmadụ si e dinaa ma ọ dịghị etetakwa ọzọ;
tutu ruo mgbe eluigwe na-agaghị adịkwa; mmadụ ọbụla apụghị i si nʼụra kpọtee ya,
agaghị akpọtekwa ha site nʼụra ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.