Job 11:8
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha dị elu karịa eluigwe, gịnị ka ị pụrụ ime? Ha dị ogbu karịa ala ili, gịnị ka ị pụrụ ịma?
Job 11:8 in English
Job 11:8 · Berean Standard Bible
They are higher than the heavens—what can you do? They are deeper than Sheol—what can you know?
Context
6Kpugheere gị ihe nzuzo niile nke amamihe,
nʼihi na ezi amamihe nwere akụkụ abụọ.
Mara nke a: Chineke echefuola ụfọdụ mmehie gị. 7“I nwere ike ịchọpụta ihe omimi Chineke?
I nwere ike ịnwapụta nsọtụ nke Onye pụrụ ime ihe niile? 8Ha dị elu karịa eluigwe, gịnị ka ị pụrụ ime?
Ha dị ogbu karịa ala ili, gịnị ka ị pụrụ ịma? 9Ọtụtụ ha dị ogologo karịa ụwa,
dị obosara karịa oke osimiri. 10“Ọ bụrụ na ọ bịa tụba gị nʼime ụlọ mkpọrọ,
kpọkọta ndị ikpe, onye ga-egbochi ya?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.