Job 11:9
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọtụtụ ha dị ogologo karịa ụwa, dị obosara karịa oke osimiri.
Job 11:9 in English
Job 11:9 · Berean Standard Bible
Their measure is longer than the earth and wider than the sea.
Context
7“I nwere ike ịchọpụta ihe omimi Chineke?
I nwere ike ịnwapụta nsọtụ nke Onye pụrụ ime ihe niile? 8Ha dị elu karịa eluigwe, gịnị ka ị pụrụ ime?
Ha dị ogbu karịa ala ili, gịnị ka ị pụrụ ịma? 9Ọtụtụ ha dị ogologo karịa ụwa,
dị obosara karịa oke osimiri. 10“Ọ bụrụ na ọ bịa tụba gị nʼime ụlọ mkpọrọ,
kpọkọta ndị ikpe, onye ga-egbochi ya? 11Nʼezie, ya onwe ya na-amata ndị nduhie,
mgbe ọ hụrụ ajọ ihe, ọ bụ na ọ dịghị amatakwa ya?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.