Jọn 7:48
John 7:48 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ dị onye ọbụla nʼime ndịisi maọbụ nʼime ndị Farisii tụkwasịrị ya obi?
John 7:48 in English
John 7:48 · Berean Standard Bible
“Have any of the rulers or Pharisees believed in Him?
Context
46Ha zara, “Anyị ahụbeghị onye kwuru okwu dị ka nwoke a.” 47Ndị Farisii zara ha, “Unu esorola bụrụ ndị a ghọgburu? 48Ọ dị onye ọbụla nʼime ndịisi maọbụ nʼime ndị Farisii tụkwasịrị ya obi? 49E e! Kama igwe mmadụ ndị a na-amaghị iwu bụ ndị a bụrụ ọnụ.” 50Nikọdimọs, otu nʼime ha bụ onye bịakwutere ya na mbụ sịrị ha,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.