Native Bible

John 7:49 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

E e! Kama igwe mmadụ ndị a na-amaghị iwu bụ ndị a bụrụ ọnụ.”

John 7:49 in English

John 7:49 · Berean Standard Bible

But this crowd that does not know the law, they are under a curse.”

Context

47Ndị Farisii zara ha, “Unu esorola bụrụ ndị a ghọgburu? 48Ọ dị onye ọbụla nʼime ndịisi maọbụ nʼime ndị Farisii tụkwasịrị ya obi? 49E e! Kama igwe mmadụ ndị a na-amaghị iwu bụ ndị a bụrụ ọnụ.” 50Nikọdimọs, otu nʼime ha bụ onye bịakwutere ya na mbụ sịrị ha, 51“Iwu anyị ọ na-ama mmadụ ikpe, ma ọ bụrụ na o bụghị ụzọ nụta okwu nʼọnụ ya, ịchọpụta ihe onye ahụ na-eme?”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.