Jọn 7:46
John 7:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha zara, “Anyị ahụbeghị onye kwuru okwu dị ka nwoke a.”
John 7:46 in English
John 7:46 · Berean Standard Bible
“Never has anyone spoken like this man!” the officers answered.
Context
44Ụfọdụ chọrọ ijide ya ma ọ dịghị onye ọbụla metụrụ ya aka. 45Mgbe ahụ, ndị nche ụlọnsọ ukwu lọghachiri nʼebe ndịisi nchụaja na ndị Farisii nọ, ndị sịrị ha, “Gịnị mere unu akpụtaghị ya?” 46Ha zara, “Anyị ahụbeghị onye kwuru okwu dị ka nwoke a.” 47Ndị Farisii zara ha, “Unu esorola bụrụ ndị a ghọgburu? 48Ọ dị onye ọbụla nʼime ndịisi maọbụ nʼime ndị Farisii tụkwasịrị ya obi?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.