Jọn 7:45
John 7:45 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ, ndị nche ụlọnsọ ukwu lọghachiri nʼebe ndịisi nchụaja na ndị Farisii nọ, ndị sịrị ha, “Gịnị mere unu akpụtaghị ya?”
John 7:45 in English
John 7:45 · Berean Standard Bible
Then the officers returned to the chief priests and Pharisees, who asked them, “Why didn’t you bring Him in?”
Context
43Ya mere nkewa dapụtara nʼetiti igwe mmadụ ahụ nʼihi ya. 44Ụfọdụ chọrọ ijide ya ma ọ dịghị onye ọbụla metụrụ ya aka. 45Mgbe ahụ, ndị nche ụlọnsọ ukwu lọghachiri nʼebe ndịisi nchụaja na ndị Farisii nọ, ndị sịrị ha, “Gịnị mere unu akpụtaghị ya?” 46Ha zara, “Anyị ahụbeghị onye kwuru okwu dị ka nwoke a.” 47Ndị Farisii zara ha, “Unu esorola bụrụ ndị a ghọgburu?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.