Native Bible

John 5:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma amatara m na unu enweghị ịhụnanya Chineke nʼobi unu.

John 5:42 in English

John 5:42 · Berean Standard Bible

but I know you, that you do not have the love of God within you.

Context

40Ma unu jụrụ ịbịakwute m ka unu nwee ndụ. 41“Anaghị m anabata otuto nke ụmụ mmadụ. 42Ma amatara m na unu enweghị ịhụnanya Chineke nʼobi unu. 43Abịala m nʼaha Nna m ma unu anabataghị m. Ma ọ bụrụ na onye ọzọ abịa nʼaha nke onwe ya, unu ga-anabata ya. 44Olee otu unu ga-esi kwere ebe unu na-anara otuto site nʼaka ibe unu, ma unu adịghị achọ otuto nke si nʼaka onye naanị ya bụ Chineke?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.