Native Bible

John 5:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma unu jụrụ ịbịakwute m ka unu nwee ndụ.

John 5:40 in English

John 5:40 · Berean Standard Bible

yet you refuse to come to Me to have life.

Context

38Okwu ya anọkwaghị nʼime unu nʼihi na unu ekweghị nʼonye o zitere. 39Unu na-enyocha akwụkwọ nsọ nʼihi na unu chere na unu ga-esite na ha nwee ndụ ebighị ebi maọbụ ha na-agba ama banyere m. 40Ma unu jụrụ ịbịakwute m ka unu nwee ndụ. 41“Anaghị m anabata otuto nke ụmụ mmadụ. 42Ma amatara m na unu enweghị ịhụnanya Chineke nʼobi unu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.