Native Bible

John 5:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Okwu ya anọkwaghị nʼime unu nʼihi na unu ekweghị nʼonye o zitere.

John 5:38 in English

John 5:38 · Berean Standard Bible

nor does His word abide in you, because you do not believe the One He sent.

Context

36“Ma e nwere m ama dị ukwuu karịa nke Jọn, nʼihi na ọrụ ahụ ya bụ Nna nyere m ka m rụchapụ, bụkwa nke m na-arụ, na-agbara m ama na ọ bụ Nna ahụ zitere m. 37Ya bụ Nna ahụ zitere m na-agbakwa ama nʼonwe ya banyere m. Unu anụbeghị olu maọbụ hụ ụdịdị ya. 38Okwu ya anọkwaghị nʼime unu nʼihi na unu ekweghị nʼonye o zitere. 39Unu na-enyocha akwụkwọ nsọ nʼihi na unu chere na unu ga-esite na ha nwee ndụ ebighị ebi maọbụ ha na-agba ama banyere m. 40Ma unu jụrụ ịbịakwute m ka unu nwee ndụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.