Jọn 5:10
John 5:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ndị Juu gwara nwoke ahụ a gwọrọ ọrịa, “Taa bụ ụbọchị izuike, o megidere iwu na ị ga-ebu ute gị.”
John 5:10 in English
John 5:10 · Berean Standard Bible
so the Jews said to the man who had been healed, “This is the Sabbath! It is unlawful for you to carry your mat.”
Context
8Jisọs gwara ya, “Bilie, chilie ute gị jegharịa.” 9Nʼotu oge ahụ, ahụ dịrị nwoke ahụ mma, ọ chịlịri ute ya, malite ijegharị.
Ihe a mere nʼụbọchị izuike. 10Ma ndị Juu gwara nwoke ahụ a gwọrọ ọrịa, “Taa bụ ụbọchị izuike, o megidere iwu na ị ga-ebu ute gị.” 11Ma ọ zaghachiri ha, “Nwoke ahụ mere ka ahụ dị m mma sịrị m, ‘Chilie ute gị laa.’ ” 12Ha jụrụ ya, “Onye bụ onye ahụ gwara gị ka ị chilie ya laa?”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.