Native Bible

John 5:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha jụrụ ya, “Onye bụ onye ahụ gwara gị ka ị chilie ya laa?”

John 5:12 in English

John 5:12 · Berean Standard Bible

“Who is this man who told you to pick it up and walk?” they asked.

Context

10Ma ndị Juu gwara nwoke ahụ a gwọrọ ọrịa, “Taa bụ ụbọchị izuike, o megidere iwu na ị ga-ebu ute gị.” 11Ma ọ zaghachiri ha, “Nwoke ahụ mere ka ahụ dị m mma sịrị m, ‘Chilie ute gị laa.’ ” 12Ha jụrụ ya, “Onye bụ onye ahụ gwara gị ka ị chilie ya laa?” 13Ma nwoke ahụ a gwọrọ amataghị onye ọ bụ nʼihi na Jisọs zoro onwe ya banye nʼetiti igwe mmadụ. 14Emesịa, Jisọs hụrụ ya nʼime ụlọnsọ ukwu sị ya, “Lee, e mela ka ahụ dị gị mma, emehiekwala ọzọ ka nke dị njọ karịa nke a hapụ ịbịakwasị gị.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.