Jọn 18:6
John 18:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Jisọs gwara ha, “Ọ bụ m,” ha laghachiri azụ, daa nʼala.
John 18:6 in English
John 18:6 · Berean Standard Bible
When Jesus said, “I am He,” they drew back and fell to the ground.
Context
4Ebe Jisọs maara ihe niile na-akwado ịbịakwasị ya, ọ pụtara sị ha, “Onye ka unu na-achọ?” 5Ha zaghachiri ya, “Ọ bụ Jisọs onye Nazaret.”
Ọ sịrị ha, “Ọ bụ m” (Judas onye ahụ rara ya nye so ha guzo nʼebe ahụ.) 6Mgbe Jisọs gwara ha, “Ọ bụ m,” ha laghachiri azụ, daa nʼala. 7Ọzọ ọ jụkwara ha, “Onye ka unu na-achọ?”
Ha sịrị, “Ọ bụ Jisọs onye Nazaret.” 8Jisọs zara, “Agwara m unu na Ọ bụ m. Ọ bụrụ na unu na-achọ m, hapụnụ ndị a ka ha laa.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.