Jọn 11:46
John 11:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ụfọdụ nʼime ha lara gaa kọọrọ ndị Farisii ihe o mere.
John 11:46 in English
John 11:46 · Berean Standard Bible
But some of them went to the Pharisees and told them what Jesus had done.
Context
44Onye ahụ nwụrụ anwụ pụtara, e jikwa akwa ozu kekọta aka ya na ụkwụ ya, werekwa akwa ịchafu kechie ihu ya.
Jisọs sịrị ha, “Tọpụnụ ya, hapụ ya ka ọ laa.” 45Ọtụtụ ndị Juu bịakwutere Meri bụ ndị hụrụ ihe a o mere, kwere na ya. 46Ma ụfọdụ nʼime ha lara gaa kọọrọ ndị Farisii ihe o mere. 47Mgbe ahụ, ndịisi nchụaja na ndị Farisii kpọrọ nzukọ ndị Sanhedrin.
Ha na-asị, “Gịnị ka anyị ga-eme? Nʼihi na nwoke a na-eme ọtụtụ ihe ịrịbama. 48Ọ bụrụ na anyị ahapụ ya ka ọ gaa nʼihu, mmadụ niile ga-ekwere na ya. Ndị Rom ga-abịakwa, kwatuo ụlọnsọ ukwu ma napụ anyị obodo anyị.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.