Jọn 11:44
John 11:44 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye ahụ nwụrụ anwụ pụtara, e jikwa akwa ozu kekọta aka ya na ụkwụ ya, werekwa akwa ịchafu kechie ihu ya. Jisọs sịrị ha, “Tọpụnụ ya, hapụ ya ka ọ laa.”
John 11:44 in English
John 11:44 · Berean Standard Bible
The man who had been dead came out with his hands and feet bound in strips of linen, and his face wrapped in a cloth.* “Unwrap him and let him go,” Jesus told them.
Context
42Amaara m na ị na-anụ olu m mgbe niile. Ana m ekwu nke a nʼihi ndị a gbara m gburugburu nʼebe a, ka ha kwere na ọ bụ gị zitere m.” 43Mgbe o kwusiri nke a, o jiri oke olu tie mkpu, “Lazarọs, pụta!” 44Onye ahụ nwụrụ anwụ pụtara, e jikwa akwa ozu kekọta aka ya na ụkwụ ya, werekwa akwa ịchafu kechie ihu ya.
Jisọs sịrị ha, “Tọpụnụ ya, hapụ ya ka ọ laa.” 45Ọtụtụ ndị Juu bịakwutere Meri bụ ndị hụrụ ihe a o mere, kwere na ya. 46Ma ụfọdụ nʼime ha lara gaa kọọrọ ndị Farisii ihe o mere.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.